Chineke n'Igwe Izoputam o
Oge obuna nwonum no nsogbu
A ga ma nye ngi ekene
Ekene oma ka n'ge nye ngi
Otito oma ka n'ge nye ngi
Obu siso kan ga bu
E di ngozi nna e di ukwu
K'an kete oke nke ngi
Kan kete oke nke ngi
Okwa ngi si ni ga buru ibu aha
Okwa ngi si ni ga buru nkem o dadi
A nom niru ngi Kan kete oke nke ngi